Ọpupu 1:22 IGBOB

22 Fero we nye ndi-ya nile iwu, si, Nwa-nwoke ọ bula amuru, n'osimiri Nail ka unu gētufu ya, ma unu gēdebe nwa-nwayi ọ bula ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 1

Echiche Ọpupu 1:22 na onodu