Ọpupu 10:15 IGBOB

15 Ha we kpuchie iru ala ahu nile, ala we b͕a ọchichiri; ha we rie ihe-ọkukú nile ọ bula nke ala ahu, na nkpuru nile nke osisi nke ákú-miri-ígwé rapuru: ọ dighi kwa akwukwọ ndu fọduru, n'osisi ma-ọbu n'ihe-ọkukú nke ubi, n'ala Ijipt nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 10

Echiche Ọpupu 10:15 na onodu