Ọpupu 10:26 IGBOB

26 Ọzọ kwa, anu-ulo-ayi gēso ayi je; agaghi-arapu otù ukwu anu; n'ihi na ufọdu nime ha ka ayi gēwere fè Jehova, bú Chineke-ayi; ma ayi onwe-ayi amaghi ihe ayi gēji fè Jehova, rue mb͕e ayi gābia rue ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 10

Echiche Ọpupu 10:26 na onodu