Ọpupu 10:9 IGBOB

9 Moses we si, Ayi na umu ntà ayi na ndi-agadi-ayi gāyikọ je, ayi na umu-ayi ndikom na umu-ayi ndinyom na ìgwè ewu na aturu-ayi na ìgwè ehi-ayi gāyikọ je; n'ihi na ememe Jehova ka ayi nwere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 10

Echiche Ọpupu 10:9 na onodu