Ọpupu 11:1 IGBOB

1 Jehova we si Moses, Otù ihe-otiti fọduru M'gēme ka ọ bia n'aru Fero na n'aru ndi Ijipt; emesia o gēsi n'ebe a zipu unu: mb͕e ọ nēzipuzu unu nile, ọ ghaghi ichupu unu n'ebe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 11

Echiche Ọpupu 11:1 na onodu