Ọpupu 12:19 IGBOB

19 Ubọchi asa ka anāgaghi-ahu ihe nēko achicha n'ulo nile unu: n'ihi na onye ọ bula nke nēri achicha koro eko, agēbipu madu ahu nime nzukọ Israel, ma n'etiti ndi-ọbìa, ma n'etiti ndi amuru n'ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:19 na onodu