25 O gēru kwa, mb͕e unu gābà n'ala ahu nke Jehova gēnye unu, dika O kwuworo, na unu gēdebe òfùfè a.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12
Echiche Ọpupu 12:25 na onodu