Ọpupu 12:27 IGBOB

27 na unu gāsi, Àjà ngabiga ka ọ bu nke anāchuru Jehova, Onye gabigara ulo nile nke umu Israel n'Ijipt, mb͕e O tiri ndi Ijipt ihe, O we naputa ulo nile ayi. Ndi Israel we rube isi, kpọ isi ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:27 na onodu