Ọpupu 12:3 IGBOB

3 Gwanu nzukọ nile nke Israel okwu, si, N'ubọchi nke-iri nke ọnwa nka ka ha gēwere n'onwe-ha, onye ọ bula o were nwa-aturu, dika ulo nna-unu-hà si di, ka otù nwa-aturu diri otù ulo:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:3 na onodu