Ọpupu 12:31 IGBOB

31 O we kpọ Moses na Eron n'abali, si, Bilienu, si n'etiti ndim pua, ma unu onwe-unu ma umu Israel; je-kwa-nu, fè Jehova, dika unu kwuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:31 na onodu