34 Ndi Israel we buru utu ọka flour-ha agwọrọ agwọ tutu o ko, ebe ekere ihe-ha eji agwọ achicha n'uwe-nb͕okwasi-ha tukwasi n'ubu-ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12
Echiche Ọpupu 12:34 na onodu