Ọpupu 12:46 IGBOB

46 N'otù ulo ka agēri ya; i gaghi-esi n'ulo wepu ihe ọ bula n'anu-aru-ya n'èzí; ọ dighi kwa ọkpukpu unu gētiji nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:46 na onodu