Ọpupu 12:7 IGBOB

7 Ha gēwere ufọdu nime ọbara-ya, tiyekwasi ya n'awara-uzọ abua na n'ọfiere-uzọ n'ulo nile nke ha gēri ya nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:7 na onodu