Ọpupu 12:9 IGBOB

9 Unu erila ihe nime ya na ndu, ma-ọbu isi ya na miri ma-ọli, kama aruru n'ọkui; isi-ya tiyere ọlu-ukwu-ya na ọlu-aka-ya, tiye-kwa-ra ihe-ime-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 12

Echiche Ọpupu 12:9 na onodu