Ọpupu 13:16 IGBOB

16 Ọ gābu kwa ihe-iriba-ama n'elu aka-gi, na nkpọ-n'iru n'etiti anya-gi abua: n'ihi na ike nke aka ka Jehova jiri me ka ayi si n'Ijipt puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 13

Echiche Ọpupu 13:16 na onodu