Ọpupu 14:13 IGBOB

13 Moses we si ndi Israel, Unu atula egwu, guzonu onwe-unu n'ebe a, hu nzọputa Jehova, nke Ọ gēmere unu ta: n'ihi na ndi Ijipt ndi unu huworo ta, unu agaghi-ahu kwa ha ọzọ rue mb͕e ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 14

Echiche Ọpupu 14:13 na onodu