Ọpupu 14:17 IGBOB

17 Ma Mu onwem, le, M'nēme ka obi ndi Ijipt di ike, ha gēso kwa ha n'azu ba: agāsọ-purukwam n'aru Fero, na n'aru usu-ndi-agha-ya nile, n'aru ub͕ọ-ala-ya nile, na n'aru ndi-inyinya-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 14

Echiche Ọpupu 14:17 na onodu