Ọpupu 14:2 IGBOB

2 Gwa umu Israel ka ha chigharia, ma ulo-ikwū-ha n'iru Pai-hahairot, n'etiti Migdol na oké osimiri, n'iru Beal-zefon: na ncherita-iru ya ka unu gāma ulo-ikwū-unu n'akuku oké osimiri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 14

Echiche Ọpupu 14:2 na onodu