Ọpupu 14:20 IGBOB

20 ọ we bata n'etiti ọmuma-ulo-ikwū Ijipt na ọmuma-ulo-ikwū Israel; igwe-oji ahu na ọchichiri ahu we di, ma ọ nēnye ìhè n'abali: otù abiarughi kwa nso ibe-ya n'abali ahu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 14

Echiche Ọpupu 14:20 na onodu