Ọpupu 14:28 IGBOB

28 Miri ahu we lata, kpuchie ub͕ọ-ala nile, na ndi-inyinya, bú usu-ndi-agha nile nke Fero, ndi nēso ha n'azu ba nime oké osimiri; ọ dighi ma ọ buná otù onye fọduru nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 14

Echiche Ọpupu 14:28 na onodu