20 Miriam, bú nwayi-amuma, bú nwa-nne-nwayi Eron, we were egwú-otiti n'aka-ya; ndinyom nile we chiri egwú-otiti na ite-egwú soro ya pua.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 15
Echiche Ọpupu 15:20 na onodu