Ọpupu 15:23 IGBOB

23 Ha we biarue Mara, ma ha apughi iṅu miri nke Mara, n'ihi na ilu ka ha di: n'ihi nka akpọrọ aha-ya Mara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 15

Echiche Ọpupu 15:23 na onodu