18 Ha we were omer tùa ya, onye chikọtara ri nne enweghi kari nke gēzuru ya, onye chikọta-kwa-ra nke ntà, ọ dighi ihe fọduru ya inwe; onye ọ bula dika oriri-ya si di, otú a ka ha chikọtara.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 16
Echiche Ọpupu 16:18 na onodu