Ọpupu 16:24 IGBOB

24 Ha we dọba ya rue ututu, dika Moses nyere iwu: ma o sìghi ísì, ikpuru adighi kwa nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 16

Echiche Ọpupu 16:24 na onodu