Ọpupu 16:29 IGBOB

29 Lenu, n'ihi na Jehova enyewo unu ubọchi-izu-ike, n'ihi nka Ya onwe-ya nēnye unu nri nke ubọchi abua n'ubọchi nke-isi; nọdunu, onye ọ bula n'ebe ọ nọ, ka onye ọ bula ghara isi n'ọnọdu-ya pua n'ubọchi nke-asa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 16

Echiche Ọpupu 16:29 na onodu