Ọpupu 18:16 IGBOB

16 mb͕e ha nwere okwu, ha abiakutem; m'nēkpe kwa ikpe n'etiti madu na ibe-ya, m'nēme kwa ka ha mara ukpuru nile nke Chineke, na iwu-Ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 18

Echiche Ọpupu 18:16 na onodu