Ọpupu 18:18 IGBOB

18 I ghaghi ikpọnwu akpọnwu dika akwukwọ, ma gi onwe-gi ma ndi nka gi na ha nọ: n'ihi na ọ di arọ́ kari gi, bú ihe a; i pughi ime ya nání gi iche.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 18

Echiche Ọpupu 18:18 na onodu