Ọpupu 18:25 IGBOB

25 Moses we si n'etiti Israel nile rọputa ndi-dìnkpà, me ha ka ha buru ndi-isi ndi ahu, ndi-isi nnù abua na ọgu iri nnù abua na ọgu iri, na ndi-isi ọgu ise ọgu ise, na ndi-isi ọgu abua na iri ọgu abua na iri, na ndi-isi iri iri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 18

Echiche Ọpupu 18:25 na onodu