Ọpupu 18:7 IGBOB

7 Moses we pua izute nna nwunye-ya, we kpọ isi ala, sutu kwa ya ọnu; ha we jurita onwe-ha ma ha nọ n'udo; ha we ba n'ulo-ikwū.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 18

Echiche Ọpupu 18:7 na onodu