Ọpupu 19:13 IGBOB

13 ọ dighi aka gēmetu ya, n'ihi na aghaghi itub͕u ya na nkume, ma-ọbu ib͕ab͕u ya n'àkú; ma anumanu ma madu, ọ gaghi-adi ndu: n'ọfùfù-opì di anya ndi ahu gārigota n'ugwu a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 19

Echiche Ọpupu 19:13 na onodu