18 Ugwu Sainai nile nākwu anwurù, n'ihi na Jehova ridakwasiri ya n'ọku: anwurù-ya we kwugo dika anwurù nke oké ọku, ugwu ahu nile we ma jijiji nke-uku.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 19
Echiche Ọpupu 19:18 na onodu