Ọpupu 2:13 IGBOB

13 Ọ we pua n'ubọchi nke-abua, ma, le, ndikom Hibru abua nālu ọ̀gù: ọ we si onye ahu nke ikpe mara, N'ìhi gini ka i nētib͕u nwanne gi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 2

Echiche Ọpupu 2:13 na onodu