2 Nwayi ahu we turu ime, mua nwa-nwoke: mb͕e ọ huru ya na nwa mara nma ka ọ bu, o zobe ya ọnwa atọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 2
Echiche Ọpupu 2:2 na onodu