Ọpupu 20:18 IGBOB

18 Ndi Israel nile we nāhu éb͕è-elu-igwe nile, na ire-ọku nile, na olu opì-ike ahu, na ugwu ahu ka ọ nākwu anwurù: mb͕e ndi ahu huru ya ha we ṅaghari, guzo n'ebe di anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 20

Echiche Ọpupu 20:18 na onodu