Ọpupu 20:25 IGBOB

25 Ma ọ buru na ebe-ichu-àjà nke nkume ka i gēmerem, ewerela nkume awara awa wu ya: n'ihi na asi na i mewo ka ihe-ọlu-gi ga n'elu ya, i we me ka ọ ghara idi nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 20

Echiche Ọpupu 20:25 na onodu