Ọpupu 22:14 IGBOB

14 Mb͕e onye ọ bula gāriọta anumanu n'aka ibe-ya, ihe we meru ya aru, ma-ọbu ọ nwua, mb͕e onye-nwe-ya nānọghi yere ya, ọ ghaghi ikwughachi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 22

Echiche Ọpupu 22:14 na onodu