Ọpupu 23:21 IGBOB

21 Lezie anya n'iru ya, ge kwa nti n'olu-ya; enupula isi n'okpuru ya: n'ihi na ọ gaghi-ab͕aghara njehie-unu; n'ihi na aham di nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 23

Echiche Ọpupu 23:21 na onodu