28 M'gēziga kwa ebu n'iru gi, ha gāchupu ndi-Haivait, na ndi Kenean, na ndi Het, n'iru gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 23
Echiche Ọpupu 23:28 na onodu