7 I gānọpuru okwu-ugha n'ebe di anya; eb͕u-kwa-la onye ikpé nāmaghi na onye ezi omume: n'ihi na adighm-agu onye nēmebi iwu n'onye ezi omume.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 23
Echiche Ọpupu 23:7 na onodu