Ọpupu 25:2 IGBOB

2 Gwa umu Israel ka ha wetara m àjà-nbuli: n'aka nwoke ọ bula nke obi-ya nēme ya ka ọ nwe afọ-ofufo ka unu gānara àjà-nbulim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 25

Echiche Ọpupu 25:2 na onodu