Ọpupu 25:29 IGBOB

29 I gēme kwa afere-ya nile, na ngaji-ya nile, na iko-ya nile, na ọkwa-ya nile, nke eji awusi àjà-ihe-ọṅuṅu: ọla-edo anāgwaghi agwa ka i gēwere me ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 25

Echiche Ọpupu 25:29 na onodu