Ọpupu 25:37 IGBOB

37 I gēme kwa oriọna-ya, ha gādi asa: ha gēweli kwa oriọna-ya nile, ka ọ we nye ìhè na ncherita-iru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 25

Echiche Ọpupu 25:37 na onodu