25 Ha gādi kwa ibo asatọ, na ukwu ọla-ọcha ha, ukwu iri na isi; ukwu abua n'okpuru otù ibo, ukwu abua kwa n'okpuru ibo ọzọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 26
Echiche Ọpupu 26:25 na onodu