Ọpupu 26:5 IGBOB

5 Ọgu anya-nko abua na iri ka i gēme n'otù ákwà-nkwuba, ọgu anya-nko abua na iri ka i gēme kwa nime nsọtu nke ákwà-nkwuba nke di na njikọta nke-abua; anya-nko gēcherita onwe-ha iru, otù na ibe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 26

Echiche Ọpupu 26:5 na onodu