Ọpupu 27:20 IGBOB

20 Ma gi onwe-gi, i gēnye umu Israel iwu, ka ha wetara gi manu olive anāgwaghi agwa nke asuru asu, itiye n'ihe nēnye ìhè, iweli oriọna mb͕e dum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 27

Echiche Ọpupu 27:20 na onodu