Ọpupu 27:9 IGBOB

9 I gēme kwa ogige ebe-obibi ahu: akuku Ndida nke chere iru na Ndida gēnwe ákwà-ngechi igechi ogige ahu nke ezi ákwà ọcha akpara nke-ọma, ọgu cubit ise n'ogologo gādiri otù akuku ahu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 27

Echiche Ọpupu 27:9 na onodu