11 Ọlu nke onye-ọ̀kà na nkume ka a gēji b͕u eb͕ub͕u nkume abua ahu, dika eb͕ub͕u nb͕a-aka-akàrà, dika aha umu Israel si di: i gēme ka ihe ọla-edo akpara akpà b͕a ha buruburu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 28
Echiche Ọpupu 28:11 na onodu