41 I gēyi-kwasi ha n'aru Eron, bú nwa-nne-gi, na n'aru umu-ya ndikom tiyere ya; i gēte kwa ha manu, meju aka-ha, do ha nsọ, ka ha we burum ndi-nchu-àjà.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 28
Echiche Ọpupu 28:41 na onodu