35 I gēme kwa Eron, me kwa umu-ya ndikom, otú a, dika ihe nile si di nke M'nyeworo gi n'iwu: ubọchi asa ka i gēmeju aka-ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 29
Echiche Ọpupu 29:35 na onodu