Ọpupu 3:16 IGBOB

16 Je, chikọta ndi-okenye Israel, si ha, Jehova, bú Chineke nke nna-unu-hà, Chineke nke Abraham na Aisak na Jekob, Ọ mewom ka m'hu Ya anya, Ọ si, Eletawom unu n'ezie, hu kwa ihe anēme unu n'Ijipt:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 3

Echiche Ọpupu 3:16 na onodu